1
1 Ihe E Mere 22:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ahụ, ị ga-enwe ọganihu, ma ọ bụrụ na i lezie anya idebe iwu na ụkpụrụ niile nke ONYENWE ANYị nyere Mosis maka Izrel. Dị ike, nwee obi ike. Atụla ụjọ, maọbụ daa mba.
Compare
Explore 1 Ihe E Mere 22:13
2
1 Ihe E Mere 22:19
Ya mere, tinyenụ obi unu na mmụọ unu nʼịgbaso ONYENWE ANYị Chineke unu. Malitekwanụ iwu ụlọnsọ ONYENWE ANYị Chineke, ka unu nweekwa ike ibubata igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYị, na ihe nsọ ndị ọzọ nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ a ga-ewu nʼihi Aha ONYENWE ANYị.”
Explore 1 Ihe E Mere 22:19
Home
Bible
Plans
Videos