1
1 Ihe E Mere 4:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Jabez tikuru Chineke Izrel mkpu akwa sị ya, “Biko gọzie m, mee ka oke ala m saa mbara. Kwere ka aka gị dịkwasị m, ma wezuga m site nʼihe mmerụ ahụ ọbụla, ka m si otu a gbanarị ihe mgbu.” Chineke zara ekpere ya meere ya ihe ọ rịọrọ.
Compare
Explore 1 Ihe E Mere 4:10
2
1 Ihe E Mere 4:9
Jabez bụ nwoke a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya ndị ikom niile. Nne ya kpọrọ aha ya Jabez, sị, “A mụrụ m ya nʼihe mgbu.”
Explore 1 Ihe E Mere 4:9
Home
Bible
Plans
Videos