1
1 Ndị Kọrint 16:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Na-echenụ nche mgbe niile, guzosienụ ike nʼime okwukwe unu. Dịrịnụ ka ndị tozuru dimkpa, ndị dị ike.
Compare
Explore 1 Ndị Kọrint 16:13
2
1 Ndị Kọrint 16:14
Werenụ ịhụnanya na-arụ ọrụ ọbụla unu na-arụ.
Explore 1 Ndị Kọrint 16:14
Home
Bible
Plans
Videos