1
1 Samuel 7:12
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ahụ, Samuel weere otu nkume doo ya nʼagbata Mizpa na Shen, kpọọ ebe ahụ, Ebeneza, nke pụtara, “Nkume inyeaka,” nʼihi na ọ sịrị, “Nʼezie, ONYENWE ANYị enyerela anyị aka ruo ugbu a.”
Compare
Explore 1 Samuel 7:12
2
1 Samuel 7:3
Ya mere, Samuel gwara ezinaụlọ Izrel niile sị, “Ọ bụrụ na unu ji obi unu niile na alaghachikwute ONYENWE ANYị, mgbe ahụ, wezuganụ chi niile nke ndị ala ọzọ, na arụsị Ashtọret site nʼetiti unu. Kpebienụ nʼobi unu ịbịakwute ONYENWE ANYị, feekwa naanị ya ofufe. Ọ ga-anapụtakwa unu site nʼaka ndị Filistia.”
Explore 1 Samuel 7:3
3
1 Samuel 7:4
Ya mere, ndị Izrel wezugara arụsị Baal na Ashtọret ha, bido ife naanị ONYENWE ANYị.
Explore 1 Samuel 7:4
Home
Bible
Plans
Videos