1
2 Ihe E Mere 18:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma Maikaya sịrị, “Dịka ONYENWE ANYị na-adị ndụ, aga m agwa ya naanị ihe Chineke m kwuru.”
Compare
Explore 2 Ihe E Mere 18:13
2
2 Ihe E Mere 18:22
“Ma ugbu a, ONYENWE ANYị etinyela mmụọ okwu ụgha nʼọnụ ndị amụma gị niile ndị a. ONYENWE ANYị ekwubiela nʼihe ọjọọ ga-adakwasị gị.”
Explore 2 Ihe E Mere 18:22
3
2 Ihe E Mere 18:20
Nʼikpeazụ, otu mmụọ pụtara guzo nʼihu ONYENWE ANYị sị, ‘Mụ onwe m ga-arafu ya.’ “ONYENWE ANYị jụrụ ya sị, ‘Olee otu ị ga-esi mee nke a?’
Explore 2 Ihe E Mere 18:20
4
2 Ihe E Mere 18:19
Ma ONYENWE ANYị sịrị, ‘Onye ga-aga rafuo Ehab, eze Izrel, ka ọ gaa buso Ramọt Gilead agha, gaa nwụọ nʼebe ahụ?’ “Otu onye tụpụtara aro nke a, ebe onye ọzọ tụpụtara nke ọzọ.
Explore 2 Ihe E Mere 18:19
Home
Bible
Plans
Videos