1
Ọrụ Ndị Ozi 22:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma ugbu a, gịnị ka ị na-eche? Bilie ọtọ, ka e mee gị baptizim, ka a sachakwa gị site na mmehie, na-akpọkukwa aha ya.’
Compare
Explore Ọrụ Ndị Ozi 22:16
2
Ọrụ Ndị Ozi 22:14
“Mgbe ahụ, ọ sịrị, ‘Chineke nke nna nna anyị ha ahọpụtala gị ịmara uche ya na ịhụ Onye Ezi Omume ahụ na ịnụta okwu site nʼọnụ ya.
Explore Ọrụ Ndị Ozi 22:14
3
Ọrụ Ndị Ozi 22:15
Ị ga-abụ onyeama ya nye ndị niile banyere ihe ị hụrụ na ihe ị nụrụ.
Explore Ọrụ Ndị Ozi 22:15
Home
Bible
Plans
Videos