1
Ndị Kọlọsị 4:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka okwu unu na-ekwu bụrụ nke jupụtara nʼamara na-atọ ụtọ, ka unu mụtakwa otu e si enye mmadụ ọsịsa dị mma.
Compare
Explore Ndị Kọlọsị 4:6
2
Ndị Kọlọsị 4:2
Na-anọgidenụ nʼekpere, nọọkwanụ na nche na-enyekwanụ ekele.
Explore Ndị Kọlọsị 4:2
3
Ndị Kọlọsị 4:5
Unu were amamihe na-achịkọta onwe unu nʼebe ndị nọ nʼezi nọ, jizienụ ohere ọbụla unu nwere nke ọma.
Explore Ndị Kọlọsị 4:5
Home
Bible
Plans
Videos