1
Diuteronomi 23:23
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ihe ọbụla nke i kwere na nkwa, jisie ike hụ na i mezuru nke ahụ dịka okwu gị si dị, nʼihi na ọ bụ onyinye afọ ofufu nye ONYENWE ANYị Chineke gị.
Compare
Explore Diuteronomi 23:23
2
Diuteronomi 23:21
Mgbe i kwere ONYENWE ANYị bụ Chineke gị nkwa, alala azụ nʼịkwụghachi ya, nʼihi na ONYENWE ANYị Chineke gị chọrọ ka ị kwụghachi nkwa gị ọsịịsọ. Ọ ga-abụkwara gị mmehie ma i meghị ya.
Explore Diuteronomi 23:21
3
Diuteronomi 23:22
Ma ọ gaghị abụrụ gị mmehie ma ọ bụrụ na i kweghị nkwa ọbụla!
Explore Diuteronomi 23:22
Home
Bible
Plans
Videos