1
Izikiel 13:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwuru, Ahụhụ ga-adịrị ndị amụma nzuzu ndị na-agbaso mmụọ nke onwe ha, ndị ọ dịghị ihe ha na-ahụ.
Compare
Explore Izikiel 13:3
2
Izikiel 13:6
Ọhụ ha bụ ụgha, otu a, ịjụ ase ha bụkwa ụgha, ha na-asị, “ONYENWE ANYị kwupụtara,” ebe ONYENWE ANYị ezipụghị ha, ha na-agakwa nʼihu na-atụ anya ka o mezuo okwu ha.
Explore Izikiel 13:6
Home
Bible
Plans
Videos