1
Ezra 3:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ha ji abụ otuto na ekele bụkuo ONYENWE ANYị abụ sị: “Ọ dị mma, ịhụnanya ya nʼebe Izrel nọ na-adị ruo ebighị ebi.” Mmadụ niile jiri oke olu too ONYENWE ANYị nʼihi ntọala ụlọnsọ ukwu ahụ ha tọrọ.
Compare
Explore Ezra 3:11
2
Ezra 3:12
Ma ụfọdụ ndị merela agadi nʼetiti ndị nchụaja, na ndị Livayị, na ndị ndu nke ikwu dị iche iche, bụ ndị chetara ụlọnsọ ukwu ahụ Solomọn wuru, kwara akwa hie nne, mgbe ndị ọzọ nọ na-eti mkpu ọṅụ.
Explore Ezra 3:12
Home
Bible
Plans
Videos