1
Jenesis 16:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Hega kpọkuru aha ONYENWE ANYị, onye gwara ya okwu sị, “Ị bụ Chineke m na-ahụ m.” Nʼihi na Hega kwuru sị, “Ahụla m, ugbu a, onye ahụ na-ahụ m.”
Compare
Explore Jenesis 16:13
2
Jenesis 16:11
Mmụọ ozi ONYENWE ANYị gwakwara ya sị, “Ị dị ime ugbu a, ị ga-amụ nwa nwoke. Aha ị ga-agụ ya bụ Ishmel nʼihi na ONYENWE ANYị anụla maka nhụju anya gị.
Explore Jenesis 16:11
3
Jenesis 16:12
Nwoke dịka ịnyịnya ibu a na-azụghị azụ ka ọ ga-abụ. Ọ ga-emegide onye ọbụla, onye ọbụla ga-emegidekwa ya. Ọ ga-ebi nʼime ibu iro, megide ụmụnna ya niile.”
Explore Jenesis 16:12
Home
Bible
Plans
Videos