1
Aịzaya 22:22
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m enyefekwa ya nʼaka ihe ntụghe ụzọ nke ụlọ Devid. A ga-emeghe ihe niile ọ sị na a ga-emeghe, mechiekwa ihe niile ọ sị na a ga-emechi
Compare
Explore Aịzaya 22:22
2
Aịzaya 22:23
Aga m eme ka o guzosie ike dịka ǹtu a kpọgidere nʼaja ụlọ. Ocheeze ya ga-ewetara ụlọ nna ya nsọpụrụ.
Explore Aịzaya 22:23
Home
Bible
Plans
Videos