1
Aịzaya 3:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Zie ndị ezi omume niile ozi sị ha, na ihe ga-agara ha nke ọma, nʼihi na mkpụrụ sitere nʼomume ha niile ka ha ga-eri.
Compare
Explore Aịzaya 3:10
2
Aịzaya 3:11
Ma gwa ndị na-emebi iwu na ahụhụ dịrị ha. Mbibi adakwasịla ha! Ha ga-eketa oke ruoru ha, nʼihi ihe aka ha kpataara ha.
Explore Aịzaya 3:11
Home
Bible
Plans
Videos