1
Aịzaya 32:17
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mkpụrụ nke ezi omume ahụ ga-abụ udo; ihe ga-esikwa na ya pụta ga-abụ ị nọ jụụ na ntụkwasị obi mgbe niile ebighị ebi.
Compare
Explore Aịzaya 32:17
2
Aịzaya 32:18
Ndị m ga-ebi nʼebe obibi nke udo, nʼụlọ nwere ezi nchekwa, nʼebe izuike nke nsogbu na-adịghị.
Explore Aịzaya 32:18
Home
Bible
Plans
Videos