1
Aịzaya 44:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na aga m eme ka ala ahụ kpọrọ nkụ nweta mmiri, mee ka mmiri na-asọgharị nʼala ahụ akpịrị na-akpọ nkụ. Aga m awụkwasị ụmụ ụmụ unu Mmụọ m, meekwa ka ngọzị m dịrị ha.
Compare
Explore Aịzaya 44:3
2
Aịzaya 44:6
“Nke a bụ ihe ONYENWE ANYị na-ekwu, onye bụ Eze Izrel na Onye mgbapụta ya, ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile: Mụ onwe bụ Mmalite na Ọgwụgwụ; ọ dịkwaghị Chineke ọzọ dị ma ewezuga m.
Explore Aịzaya 44:6
3
Aịzaya 44:22
Ehichapụla m njehie gị niile; dịka igwe ojii, hichapụkwa mmehie gị dịka igirigi ụtụtụ. Lọghachikwute m, nʼihi na akwụọla m ụgwọ ịgbapụta gị.”
Explore Aịzaya 44:22
4
Aịzaya 44:8
Unu atụla egwu. Unu amakwala jijiji. Ọ bụ na m akọpụtaghị ihe ndị a ma kwupụta ha nʼoge gara aga. Unu onwe unu bụ ndị akaebe m. Ọ dị chi ọzọ dị ma e wezuga m? Mba! O nweghị Oke nkume ọzọ dị, nke m maara ihe banyere ya.”
Explore Aịzaya 44:8
5
Aịzaya 44:2
Nke a bụ ihe ONYENWE ANYị na-ekwu, bụ onye kere unu, onye kpụrụ unu nʼime nʼafọ, na onye ga-enyere unu aka: Atụla egwu, gị Jekọb, ohu m, atụkwala egwu gị Jeshurun, onye nke m họpụtara.
Explore Aịzaya 44:2
Home
Bible
Plans
Videos