1
Aịzaya 8:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, ya ka unu ga-edo nsọ. Ya bụ onye unu kwesiri ịtụ ụjọ. Ya bụ onye unu ga-atụ egwu ma jijiji.
Compare
Explore Aịzaya 8:13
2
Aịzaya 8:12
“Adịnyerela ha nʼihe niile ha na-ezube ime na nzuzo megide ọchịchị; ka ihe ha na-atụ egwu hapụ ịbụ ihe ga-eme ka ị tụọ egwu.
Explore Aịzaya 8:12
3
Aịzaya 8:20
Lezienụ okwu ntụziaka na nke ịdọ aka na ntị Chineke anya. Ọ bụrụ na ozi ha dị iche na nke a, o gosiri na ha enweghị ìhè maọbụ eziokwu ọbụla nʼime ha.
Explore Aịzaya 8:20
Home
Bible
Plans
Videos