1
Jeremaya 1:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“Amaara m gị tupu a tụrụ ime gị, tupu a mụọ gị, edoro m gị nsọ, ahọpụtakwara m gị dịka onye amụma nye mba niile.”
Compare
Explore Jeremaya 1:5
2
Jeremaya 1:8
Atụkwala egwu nʼihi ha, nʼihi na mụ onwe nọnyere gị ịnapụta gị,” ọ bụ ihe ONYENWE ANYị kwupụtara.
Explore Jeremaya 1:8
3
Jeremaya 1:19
Ha ga-agbalị ka ha megide gị, ma ha agaghị emeri gị. Nʼihi na mụ onwe m nọnyeere gị, aga m anapụtakwa gị.” Otu ka ONYENWE ANYị kwubiri ya.
Explore Jeremaya 1:19
Home
Bible
Plans
Videos