1
Jeremaya 10:23
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
O ONYENWE ANYị, amaara m na ụzọ mmadụ adịghị nʼaka ya, na ọ bụghị mmadụ ka ọ dịịrị ịtụziri onwe ya ụzọ nke ọ ga-agbaso.
Compare
Explore Jeremaya 10:23
2
Jeremaya 10:6
O nweghị onye dịka gị, ONYENWE ANYị. Ị dị ukwuu. Aha gị dị ukwuu, na-arụpụtakwa ihe dị ike.
Explore Jeremaya 10:6
3
Jeremaya 10:10
Ma naanị ONYENWE ANYị bụ Chineke nʼezie. Ọ bụ Chineke dị ndụ, na Eze nke ebighị ebi. Mgbe iwe were ya, ụwa na-ama jijiji. Mba niile apụghịkwa ịnagide iwe ya dị ọkụ.
Explore Jeremaya 10:10
4
Jeremaya 10:24
Ya mere, ONYENWE ANYị, site nʼụzọ nke ikpe ziri ezi dọọ m aka na ntị, ma ọ bụghị site nʼiwe gị, ma ọ bụghị ya, ị ga-eme ka m ghọọ ihe efu.
Explore Jeremaya 10:24
Home
Bible
Plans
Videos