1
Jeremaya 26:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma ọ bụrụ na unu emee ka ụzọ unu na omume unu zie ezi, ọ bụrụ na unu erube isi nye ONYENWE ANYị Chineke unu, mgbe ahụ, ONYENWE ANYị ga-eme ka ihe ọjọọ ahụ o zubere na ọ ga-abịakwasị unu ghara ịbịakwasị unu.
Compare
Explore Jeremaya 26:13
2
Jeremaya 26:3
Ma eleghị anya ha ga-anụ, si na mmehie ha chegharịa. Mgbe ahụ, mụ onwe m ga-eme ka ihe ọjọọ ahụ m na-ezube na ọ ga-abịakwasị ha ghara ịbịakwasị ha.
Explore Jeremaya 26:3
Home
Bible
Plans
Videos