1
Job 11:18
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ị ga-anọkwa nʼudo nʼihi na olileanya dị; ị ga-elegharịkwa anya gburugburu gị zuo ike na-atụghị ụjọ.
Compare
Explore Job 11:18
2
Job 11:13-15
“Ma ọ bụrụ na i were obi gị nye ya, setịpụ aka gị abụọ nye ya, ọ bụrụ na i wezuga mmehie nke dị gị nʼaka, ghara ikwe ka ihe ọjọọ dịrị nʼụlọ ikwu gị mgbe ahụ, ihere agaghị eme gị iwelite ihu gị, ị ga-eguzokwa chịm na-atụghị egwu.
Explore Job 11:13-15
3
Job 11:16-17
Nʼezie ị ga-echefukwa nsogbu gị, na-echeta ya dịka mmiri gabigara agabiga. Ndụ gị ga-amụke karịa etiti ehihie, ọchịchịrị ya ga-adịkwa ka ụtụtụ.
Explore Job 11:16-17
Home
Bible
Plans
Videos