1
Job 25:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“Ike ọchịchị na oke egwu bụ nke Chineke; Ọ bụ ya na-eme ka udo dịrị nʼeluigwe.
Compare
Explore Job 25:2
2
Job 25:5-6
Lee, ọ bụladị ọnwa adịghị achawapụta, ọzọ kpakpando adịghị ọcha nʼanya ya, ka ọfọdụzie nwa mmadụ efu mụrụ, nke bụ naanị ikpuru, mmadụ, nke bụ naanị idide.”
Explore Job 25:5-6
Home
Bible
Plans
Videos