1
Levitikọs 6:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọkụ ga-enwugide nʼebe ịchụ aja mgbe niile. A gaghị ekwe ka ọ nyụọ mgbe ọbụla.’
Compare
Explore Levitikọs 6:13
2
Levitikọs 6:12
Ọkụ dị nʼebe ịchụ aja ga na-enwu mgbe niile, a gaghị ekwe ka ọ nyụọ. Nʼụtụtụ niile onye nchụaja ga-akwanye ya nkụ ọhụrụ, tụkwasịkwa aja nsure ọkụ nʼelu ya surekwaa abụba aja udo nʼelu ya.
Explore Levitikọs 6:12
Home
Bible
Plans
Videos