1
Ọnụọgụgụ 33:55
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“ ‘Ma ọ bụrụ na unu achụpụghị ndị niile bi nʼala ahụ, ndị unu hapụrụ ga-abụrụ unu iberibe unyi nʼanya unu. Ha ga-adịkwara unu ka ogwu nke ga-adụkasị unu ahụ. Ha ga-enye unu nsogbu nʼala ahụ unu na-aga ibi nʼime ya.
Compare
Explore Ọnụọgụgụ 33:55
Home
Bible
Plans
Videos