1
Ilu 15:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọsịsa okwu dị nro na-eme ka iwe na ọnụma laa azụ; ma okwu ike na-akpali iwe.
Compare
Explore Ilu 15:1
2
Ilu 15:33
Ịtụ egwu ONYENWE ANYị bụ amamihe na-abịa site nʼịdọ aka na ntị; onye dị umeala nʼobi ga-anata ugwu na nsọpụrụ.
Explore Ilu 15:33
3
Ilu 15:4
Okwu dị nwayọọ na-eweta ndụ na ume; ma nkwutọ na-eweta ịda mba.
Explore Ilu 15:4
4
Ilu 15:22
Nzube na-enweghị ndụmọdụ na-ama afọ nʼala, ma ndị ndụmọdụ dịrị ọtụtụ ọganihu ga-adị.
Explore Ilu 15:22
5
Ilu 15:13
Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ihu dị mma. Ihu gbarụrụ agbarụ na-egosi obi nwere ihe mwute.
Explore Ilu 15:13
6
Ilu 15:3
ONYENWE ANYị na-ahụzu ihe niile, anya ya dịkwa nʼahụ ndị ọma na ndị ọjọọ.
Explore Ilu 15:3
7
Ilu 15:16
Ọ dị mma inwe akụnụba dị nta ma bụrụ onye na-atụ egwu ONYENWE ANYị, karịa inwe akụ ma nọrọ na nsogbu.
Explore Ilu 15:16
8
Ilu 15:18
Onye iwe ọkụ na-amalite ọgụ; ma onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ na-eme ka ịlụ ọgụ kwụsị.
Explore Ilu 15:18
9
Ilu 15:28
Obi onye ezi omume na-atule ọsịsa ya ma ọnụ nke onye ajọ omume na-asọpụta ihe ọjọọ dị iche iche.
Explore Ilu 15:28
Home
Bible
Plans
Videos