1
Ilu 31:30
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ịma mma nke elu ahụ adịghị egosi ihe mmadụ bụ, nʼihi na ịma mma adịghị adịgide ogologo oge. Ma nwanyị ọbụla nke na-atụ egwu ONYENWE ANYị bụ onye e kwesiri ito.
Compare
Explore Ilu 31:30
2
Ilu 31:25-26
Ọ bụ nwanyị dị ike, onye a na-asọpụrụ asọpụrụ. Ụjọ adịghị atụkwa ya maka ihe ga-eme nʼoge dị nʼihu. Ọ na-eji amamihe na-ekwu okwu ntụziaka kwesiri dịkwa nʼire ya.
Explore Ilu 31:25-26
3
Ilu 31:20
Ọ na-agbasapụ aka inyere ndị ogbenye na ndị mkpa na-akpa aka.
Explore Ilu 31:20
4
Ilu 31:10
Nwanyị nwere ugwu onye ga-achọtali ya? Ọ dị oke ọnụ karịa nkume rubi.
Explore Ilu 31:10
5
Ilu 31:31
E kwesiri ito ya nʼihi ọrụ ọma niile nke aka ya rụpụtara. Ka ọrụ ya niile wetara ya otuto nʼọnụ ụzọ ama nke obodo.
Explore Ilu 31:31
6
Ilu 31:28
Ụmụ ya na-ebili gọzie ya; otu a kwa di ya ga-eto ya ezi otuto.
Explore Ilu 31:28
Home
Bible
Plans
Videos