1
Abụ Ọma 106:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Toonu ONYENWE ANYị. Keleenụ ONYENWE ANYị nʼihi na ọ dị mma; Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Compare
Explore Abụ Ọma 106:1
2
Abụ Ọma 106:3
Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ikpe ziri ezi, ndị ahụ na-eme ezi ihe mgbe niile.
Explore Abụ Ọma 106:3
3
Abụ Ọma 106:4-5
O ONYENWE ANYị, cheta m mgbe ị ga-egosi ndị gị ihuọma, bịa leta m, mgbe ị na-azọpụta ha, ka m soro keta oke na ngọzị ndị gị ị họpụtara, ka m keta oke nʼọṅụ ahụ dịrị mba gị sorokwa ihe nketa gị nye otuto.
Explore Abụ Ọma 106:4-5
Home
Bible
Plans
Videos