1
Abụ Ọma 109:30
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m eji ọnụ m jaa ONYENWE ANYị mma nke ukwuu; nʼetiti ọha mmadụ dị ukwuu, aga m eto ya.
Compare
Explore Abụ Ọma 109:30
2
Abụ Ọma 109:26
Nyere m aka, o ONYENWE ANYị Chineke m; zọpụta m dịka ịhụnanya gị si dị.
Explore Abụ Ọma 109:26
3
Abụ Ọma 109:31
Nʼihi na ọ na-eguzo nʼaka nri nke onye nọ na mkpa, ịzọpụta ya site nʼaka ndị na-ama ya ikpe ọnwụ.
Explore Abụ Ọma 109:31
Home
Bible
Plans
Videos