1
Abụ Ọma 122:6-8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Kpeenụ ekpere maka udo Jerusalem: “Ka ndị niile hụrụ gị nʼanya nọọ nʼudo. Ka udo dịrị nʼime mgbidi gị niile nchekwa dịrịkwa nʼime ebe nche gị niile e wusiri ike.” Nʼihi ụmụnne m na ndị enyi m, ana m ekwu okwu sị, “Udo dịrị gị.”
Compare
Explore Abụ Ọma 122:6-8
Home
Bible
Plans
Videos