1
Abụ Ọma 28:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị bụ ike m na ọta m; ana m atụkwasị ya obi m, si otu a bụrụ onye a na-enyere aka. Obi m na-awuli elu nʼihi ọṅụ, aga m ejikwa abụ m na-eto ya.
Compare
Explore Abụ Ọma 28:7
2
Abụ Ọma 28:8
ONYENWE ANYị bụ ike nke ndị ya, ebe mgbaba e wusiri ike nke nzọpụta dịịrị onye ya etere mmanụ.
Explore Abụ Ọma 28:8
3
Abụ Ọma 28:6
Toonu ONYENWE ANYị, nʼihi na o gere ntị nʼarịrịọ m rịọrọ ya ka o meere m ebere.
Explore Abụ Ọma 28:6
4
Abụ Ọma 28:9
Zọpụta ndị gị, gọzikwaa ihe nketa gị; buuru ha onye ọzụzụ atụrụ, na-ekukwa ha ruo mgbe ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 28:9
Home
Bible
Plans
Videos