1
Abụ Ọma 41:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ ndị nwere uche na-eleta ndị ogbenye; ONYENWE ANYị na-azọpụta ha nʼoge nsogbu.
Compare
Explore Abụ Ọma 41:1
2
Abụ Ọma 41:3
ONYENWE ANYị na-elekọta ha mgbe ahụ na-esighị ha ike, meekwa ka ahụ dị ha mma.
Explore Abụ Ọma 41:3
3
Abụ Ọma 41:12
Nʼihi ikwesi ntụkwasị obi m, ị na-akwagide m, mee ka m nọrọ nʼihu gị ruo mgbe ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 41:12
4
Abụ Ọma 41:4
Ekwuru m sị, “O ONYENWE ANYị, meere m ebere; gwọọ m, nʼihi na emehiela m megide gị.”
Explore Abụ Ọma 41:4
Home
Bible
Plans
Videos