1
Abụ Ọma 43:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba? Gịnị mere i ji na-asụ ude nʼime m? Nwee olileanya na Chineke, nʼihi na m ka ga-eto ya ọzọ, onye Nzọpụta m na Chineke m.
Compare
Explore Abụ Ọma 43:5
2
Abụ Ọma 43:3
Zipụ ìhè gị na eziokwu gị, ka ha duo m; ka ha kpọbata m nʼugwu nsọ gị, bụ ebe i bi.
Explore Abụ Ọma 43:3
3
Abụ Ọma 43:1
O Chineke, kpepụta m, kpechitere m ikpe m nʼebe mba na-amaghị Chineke nọ; gbapụta m site nʼaka ndị ajọ omume na ndị aghụghọ.
Explore Abụ Ọma 43:1
Home
Bible
Plans
Videos