1
Abụ Ọma 45:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ị hụrụ ezi omume nʼanya, ma kpọọ ihe ọjọọ asị; ya mere, Chineke, onye bụ Chineke gị, emeela ka ịdị elu karịa ndị ibe gị, site na ite gị mmanụ nke ọṅụ.
Compare
Explore Abụ Ọma 45:7
2
Abụ Ọma 45:6
O Chineke, ocheeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, mkpara omume ziri ezi ka mkpara alaeze gị ga-abụ
Explore Abụ Ọma 45:6
3
Abụ Ọma 45:17
Aga m eme ka echeta ihe banyere gị ruo ọgbọ niile; nʼihi nke a, mba niile ga-eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 45:17
Home
Bible
Plans
Videos