1
Abụ Ọma 61:1-2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nụrụ akwa m, O Chineke, gee ntị nʼekpere m. Ana m akpọku gị site na nsọtụ nke ụwa, ana m akpọku gị mgbe obi m na-ada mba; duru m gaa nʼoke nkume ahụ nke karịrị m elu.
Compare
Explore Abụ Ọma 61:1-2
2
Abụ Ọma 61:3
Nʼihi na ị bụrịị ebe mgbaba m, na ụlọ ahụ dịkarịrị elu, sie ike imegide onye iro ahụ.
Explore Abụ Ọma 61:3
3
Abụ Ọma 61:4
Ọ na-agụ m ibi nʼụlọ ikwu gị ruo mgbe ebighị ebi, ka m gbaba, zere ndụ nʼokpuru nku gị abụọ. Sela
Explore Abụ Ọma 61:4
Home
Bible
Plans
Videos