1
Abụ Ọma 70:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma ka ndị niile na-achọ gị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime gị, ka ndị ahụ hụrụ nzọpụta gị nʼanya na-ekwu mgbe niile, “ONYENWE ANYị dị ukwuu.”
Compare
Explore Abụ Ọma 70:4
2
Abụ Ọma 70:5
Ma mụ onwe m bụ ogbenye na onye nọ na mkpa; O Chineke, mee ngwangwa bịakwute m. Ị bụ onye inyeaka m na onye mgbapụta m; O ONYENWE ANYị, anọla ọdụ ịbịa.
Explore Abụ Ọma 70:5
3
Abụ Ọma 70:1
O Chineke, gbata ọsọ bịa zọpụta m, O ONYENWE ANYị, bịa ngwangwa inyere m aka.
Explore Abụ Ọma 70:1
Home
Bible
Plans
Videos