1
Abụ Ọma 98:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ ọhụrụ, nʼihi na ọ rụọla ọtụtụ ọrụ dị ebube; aka nri ya na aka nsọ ya arụpụtarala ya nzọpụta.
Compare
Explore Abụ Ọma 98:1
2
Abụ Ọma 98:4
Tikusienụ ONYENWE ANYị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile jirinụ iti egwu tiwaa mkpu abụ ọṅụ
Explore Abụ Ọma 98:4
3
Abụ Ọma 98:9
ka ha bụọ abụ nʼihu ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-eji ezi omume kpee ụwa ikpe. Ọ ga-eji ikpe ziri ezi kpee ndị niile ikpe.
Explore Abụ Ọma 98:9
Home
Bible
Plans
Videos