1
I. IHE EMERE 16:11
Bible Nso
Nāchọnu Jehova na ike-Ya; Chọnu iru-Ya mb͕e nile.
Compare
Explore I. IHE EMERE 16:11
2
I. IHE EMERE 16:34
Kelenu Jehova; n'ihi na Ọ di nma: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Explore I. IHE EMERE 16:34
3
I. IHE EMERE 16:8
Kelenu Jehova, kpọkuenu aha-Ya; Menu ka amara omume-Ya nile n'etiti ndi nile n'uwa.
Explore I. IHE EMERE 16:8
4
I. IHE EMERE 16:10
Nētonu onwe-unu n'aha nsọ Ya: Ka obi ndi nāchọ Jehova ṅuria.
Explore I. IHE EMERE 16:10
5
I. IHE EMERE 16:12
Chetanu oké ọlu-Ya nile nke Ọ luworo; Ihe-ebube-Ya nile, na ikpé nile nke ọnu-Ya
Explore I. IHE EMERE 16:12
6
I. IHE EMERE 16:9
Bùkuenu Ya abù, bùkuenu Ya abù ọma; Tugharinu uche n'oké ọlu-Ya nile.
Explore I. IHE EMERE 16:9
7
I. IHE EMERE 16:25
N'ihi na Jehova di uku, buru kwa onye anēto nke-uku: Onye anātu egwu Ya ka Ọ bu kwa n'elu chi nile.
Explore I. IHE EMERE 16:25
8
I. IHE EMERE 16:29
Nyenu Jehova nsọpuru aha-Ya: Butenu onyinye-inata-iru-ọma, bia n'iru Ya: Kpọnu isi ala nye Jehova n'ima-nma nke idi-nsọ.
Explore I. IHE EMERE 16:29
9
I. IHE EMERE 16:27
Ebube na ima-nma di n'iru Ya: Ike na ọṅù di n'ebe-Ya.
Explore I. IHE EMERE 16:27
10
I. IHE EMERE 16:23
Bùkuenu Jehova abù, unu uwa nile; Nēzisanu ozi nzọputa-Ya site n'otù ubọchi rue ubọchi ọzọ.
Explore I. IHE EMERE 16:23
11
I. IHE EMERE 16:24
Kọsanu akukọ nsọpuru-Ya n'etiti mba nile, Akukọ oké ọlu-Ya nile n'etiti ndi nile di iche iche.
Explore I. IHE EMERE 16:24
12
I. IHE EMERE 16:22
Si, Unu emetula ndim etere manu aka, Unu emejo-kwa-la ndi-amumam.
Explore I. IHE EMERE 16:22
13
I. IHE EMERE 16:26
N'ihi na chi nile nke ndi nile di iche iche bu ihe-efu: Ma Jehova mere elu-igwe.
Explore I. IHE EMERE 16:26
14
I. IHE EMERE 16:15
Chetanu ọb͕ub͕a-ndu-Ya rue mb͕e ebighi ebi, Okwu O nyere nnù ọb͕ọ abua na ọgu iri n'iwu
Explore I. IHE EMERE 16:15
15
I. IHE EMERE 16:31
Ka elu-igwe ṅuria, ka uwa teghari kwa egwú ọṅù; Ka ha si kwa n'etiti mba nile, Jehova bu eze.
Explore I. IHE EMERE 16:31
16
I. IHE EMERE 16:36
Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú Chineke nke Israel, bu, Site na mb͕e ebighi-ebi we rue mb͕e ebighi-ebi. Ndi Israel nile we si, Amen, ha we to Jehova.
Explore I. IHE EMERE 16:36
17
I. IHE EMERE 16:28
Nyenu Jehova, unu ab͕uru nke ndi nile di iche iche, Nyenu Jehova nsọpuru na ike.
Explore I. IHE EMERE 16:28
Home
Bible
Plans
Videos