1
I. NDI KỌRINT 10:13
Bible Nso
Ọ dighi ọnwunwa ọ bula nwaworo unu ma-ọbughi nke madu nānagide: ma Chineke kwesiri ntukwasi-obi, Onye nāgaghi-ekwe ka anwa unu kari nke unu puru inagide; kama n'oge ọnwunwa ahu Ọ gēme kwa uzọ nb͕apu, ka unu we nwe ike inagide ya.
Compare
Explore I. NDI KỌRINT 10:13
2
I. NDI KỌRINT 10:31
Ya mere ma unu nēri ihe, ma unu nāṅu ihe, ma unu nēme ihe ọ bula, nēmenu ihe nile ka ewe nye Chineke otuto.
Explore I. NDI KỌRINT 10:31
3
I. NDI KỌRINT 10:12
Ya mere, onye nēchè na o nēguzo, ya lezi anya ka ọ ghara ida.
Explore I. NDI KỌRINT 10:12
4
I. NDI KỌRINT 10:23
Ihe nile ziri ezi n'iwu; ma ọ bughi ihe nile bara urù. Ihe nile ziri ezi n'iwu; ma ọ bughi ihe nile nēwuli madu elu dika ulo.
Explore I. NDI KỌRINT 10:23
5
I. NDI KỌRINT 10:24
Ka onye ọ bula ghara ichọ ọdi-nma nke aka ya, kama ọdi-nma nke madu-ibe-ya.
Explore I. NDI KỌRINT 10:24
Home
Bible
Plans
Videos