1
I. NDI KỌRINT 2:9
Bible Nso
kama dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, Ihe anya nāhughi, nke nti nānughi kwa, Nke nābàghi kwa n'obi madu, Ka ha ra, bú ihe Chineke doziri ndi huru Ya n'anya.
Compare
Explore I. NDI KỌRINT 2:9
2
I. NDI KỌRINT 2:14
Ma madu nke nkpuru-obi onwe-ya nāchi adighi-anata ihe nke Mọ nke Chineke: n'ihi na ha bu ihe-nzuzu n'anya-ya; ọ pughi kwa imara ha, n'ihi na ewere Mọ Nsọ sikwuputa ha.
Explore I. NDI KỌRINT 2:14
3
I. NDI KỌRINT 2:10
Ma ọ bu ayi onwe-ayi ka Chineke kpughere ha site n'aka Mọ Nsọ: n'ihi na Mọ Nsọ nēnyocha ihe nile, ọbuná ihe nile di omimi nke Chineke.
Explore I. NDI KỌRINT 2:10
4
I. NDI KỌRINT 2:12
Ma ayi onwe-ayi anataghi mọ nke uwa, kama ọ bu Mọ Nke sitere na Chineke; ka ayi we mata ihe nile Chineke were amara nye ayi.
Explore I. NDI KỌRINT 2:12
5
I. NDI KỌRINT 2:4-5
Okwum na ihe m'kwusara abughi kwa n'okwu amam-ihe, ime ka madu kweye, kama ha bu na ngosi nke Mọ Nsọ na nke ike: ka okwukwe-unu we ghara idi n'amam-ihe madu, kama n'ike nke Chineke.
Explore I. NDI KỌRINT 2:4-5
Home
Bible
Plans
Videos