1
I. NDI KỌRINT 7:5
Bible Nso
Unu emeb͕ula onwe-unu, ma-ọbughi ma eleghi anya unu gēsite n'inwe otù olu me ya na nwa oge, ka unu we nwe oghere ikpe ekpere, we nọkọ kwa ọzọ, ka Setan we ghara inwa unu n'ihi na unu apughi ijide onwe-unu.
Compare
Explore I. NDI KỌRINT 7:5
2
I. NDI KỌRINT 7:3-4
Ka di kwughachi nwunye-ya ugwọ o ji ya: otú a kwa ka nwunye kwughachi kwa di-ya ugwọ o ji ya. Ọ bughi nwunye nāchi aru nke onwe-ya, kama ọ bu di-ya: otú a kwa ọ bughi di nāchi kwa aru nke onwe-ya, kama ọ bu nwunye-ya.
Explore I. NDI KỌRINT 7:3-4
3
I. NDI KỌRINT 7:23
Ewere ọnu-ahia b͕ara unu; unu aghọla ndi-orù madu.
Explore I. NDI KỌRINT 7:23
Home
Bible
Plans
Videos