1
I. SAMUEL 12:24
Bible Nso
Nání tuanu egwu Jehova, were obi-unu nile fè Ya òfùfè n'ezi-okwu: n'ihi na, lenu ihe uku O meworo n'ebe unu nọ.
Compare
Explore I. SAMUEL 12:24
2
I. SAMUEL 12:22
N'ihi na Jehova agaghi-arapu ndi-Ya n'ihi aha uku Ya: n'ihi na Jehova ekwewo ime unu ka unu buru Ya otù ndi.
Explore I. SAMUEL 12:22
3
I. SAMUEL 12:20
Samuel we si ndi Israel, Unu atula egwu: unu onwe-unu emewo ihe ọjọ a nile; nání unu ewezugala onwe-unu n'iso Jehova, kama werenu obi-unu nile fè Jehova òfùfè
Explore I. SAMUEL 12:20
4
I. SAMUEL 12:21
unu ewezuga-kwa-la onwe-unu: n'ihi na mb͕e ahu ka unu ganēso n'azu ihe tọb͕ọrọ n'efu, nke nādighi-abà urù, nke nādighi-anaputa kwa, n'ihi na ihe tọb͕ọrọ n'efu ka ha bu.
Explore I. SAMUEL 12:21
Home
Bible
Plans
Videos