1
I. NDI TESALỌNAIKA 4:17
Bible Nso
mb͕e ahu ayi onwe-ayi, bú ndi nọ na ndu, ndi anārapu, ayi na ha ka agēwelikọ n'igwe-oji, izute Onye-nwe-ayi nime mbara-elu-igwe: otú a ka ayi na Onye-nwe-ayi gānọ kwa mb͕e nile.
Compare
Explore I. NDI TESALỌNAIKA 4:17
2
I. NDI TESALỌNAIKA 4:16
N'ihi na Onye-nwe-ayi onwe-ya gēwere oké ikpọ-òkù, were olu isi-mọ-ozi, were kwa opì nke Chineke, si n'elu-igwe ridata: ndi nwuru nime Kraist gēbu kwa uzọ si n'ọnwu bilie
Explore I. NDI TESALỌNAIKA 4:16
3
I. NDI TESALỌNAIKA 4:3-4
N'ihi na nka bu ihe Chineke nāchọ, bú ka edo unu nsọ, ka unu ghara ikwa iko; ka onye ọ bula nime unu matara otú ọ gēnwe nwunye nke aka ya n'odido-nsọ na nsọpuru
Explore I. NDI TESALỌNAIKA 4:3-4
4
I. NDI TESALỌNAIKA 4:14
N'ihi na asi na ayi kwere na Jisus nwuru si kwa n'ọnwu bilie, otú a ndi emere ka ha da n'ura ọnwu site n'aka Jisus, ọ bu ndia ka Chineke gēkuru ka ha so Ya bia.
Explore I. NDI TESALỌNAIKA 4:14
5
I. NDI TESALỌNAIKA 4:11
ka unu nējisi kwa ike inọdu nwayọ, na ime ihe nile nke aka unu, na iji aka-unu lu ọlu, dika ayi nyere unu iwu
Explore I. NDI TESALỌNAIKA 4:11
6
I. NDI TESALỌNAIKA 4:7
N'ihi na Chineke akpọghi ayi ka ayi buru ndi nādighi ọcha, kama n'odido-nsọ.
Explore I. NDI TESALỌNAIKA 4:7
Home
Bible
Plans
Videos