1
II. IHE EMERE 18:13
Bible Nso
Maikaia we si, Jehova nādi ndu, n'ezie ihe Chinekem gāsi, nke ahu ka m'gēkwu.
Compare
Explore II. IHE EMERE 18:13
2
II. IHE EMERE 18:22
Ma ub͕u a, le, Jehova etiyewo mọ okwu-ugha n'ọnu ndi-amuma-gi ndia; Jehova ekwuwo kwa ihe ọjọ bayere gi.
Explore II. IHE EMERE 18:22
3
II. IHE EMERE 18:20
Mọ ahu we puta, guzo n'iru Jehova, si, Mu onwem gārafu ya. Jehova we si ya, Gini ka i gēji?
Explore II. IHE EMERE 18:20
4
II. IHE EMERE 18:19
Jehova we si. Ònye gārafu Ehab, bú eze Israel, ka o we rigo, da na Remot-gilead? Otù onye nke nēkwu okwu we si otú a, onye ọzọ nke nēkwu okwu si kwa otú a.
Explore II. IHE EMERE 18:19
Home
Bible
Plans
Videos