1
II. NDI KỌRINT 11:14-15
Bible Nso
Ọ bughi kwa ihe iju anya; n'ihi na Setan onwe-ya nēme onwe-ya ka o yie mọ-ozi nke ìhè. Ya mere ọ bughi ihe uku ma asi na ndi nējere ya ozi nēme kwa onwe-ha ka ha yie ndi nēje ozi ezi omume; ndi ọgwugwu-ha gādi ka ọlu-ha si di.
Compare
Explore II. NDI KỌRINT 11:14-15
2
II. NDI KỌRINT 11:3
Ma anamatu egwu, ma ọ nwere uzọ ọ bula agēmebi uche-unu ka unu pua n'afọ-ofufo na idi-ọcha nke di n'ebe Kraist nọ, dika agwọ ahu were aghughọ-ya ghọb͕ue Iv.
Explore II. NDI KỌRINT 11:3
3
II. NDI KỌRINT 11:30
Ọ buru na aghaghi m inya isi, m'gānya isi n'ihe nke diri adighi-ikem.
Explore II. NDI KỌRINT 11:30
Home
Bible
Plans
Videos