1
II. NDI KỌRINT 13:5
Bible Nso
Nānwanu onwe-unu, ma unu di n'okwukwe-ayi; nānwaputanu onwe-unu. Ma-ọbu ùnu amazughi onwe-unu, na Jisus Kraist nọ nime unu? ma-ọbughi na ọ bu ezie na unu bu ndi ajuru aju.
Compare
Explore II. NDI KỌRINT 13:5
2
II. NDI KỌRINT 13:14
Ka amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, na ihu-n'anya nke Chineke, na nnwekọ nke Mọ Nsọ, diyere unu nile.
Explore II. NDI KỌRINT 13:14
3
II. NDI KỌRINT 13:11
Nke fọduru, umu-nnam, nāṅurinu ọṅu. Ka anēme unu ka unu zu okè; ka anākasi unu obi; nātukwasinu uche-unu nile n'otù ihe; nādinu n'udo: Chineke nke ihu-n'anya na udo gānọye-kwa-ra unu.
Explore II. NDI KỌRINT 13:11
Home
Bible
Plans
Videos