1
II. NDI KỌRINT 8:9
Bible Nso
N'ihi na unu mara amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, na, ọ bu ezie na Ọ bu ọgaranya, ma Ọ ghọrọ ob͕eye n'ihi unu, ka unu onwe-unu we were ob͕eye-Ya ghọ ndi-ọgaranya.
Compare
Explore II. NDI KỌRINT 8:9
2
II. NDI KỌRINT 8:2
na nime ọtutu nnwaputa nke nkpab͕u, nbabiga-ókè nke ọṅù-ha na ob͕eye-ọnu-ntu ha bu babigara ókè rue àkù nke afọ-ofufo-ha.
Explore II. NDI KỌRINT 8:2
Home
Bible
Plans
Videos