1
ỌLU NDI-OZI 19:6
Bible Nso
Mb͕e Pọl bikwasisiri ha aka-ya abua n'isi, Mọ Nsọ we biakwasi ha; ha we kwue okwu n'asusu di iche iche ọzọ, bu kwa amuma.
Compare
Explore ỌLU NDI-OZI 19:6
2
ỌLU NDI-OZI 19:11-12
Chineke nālu kwa ọlu di ike site n'aka Pọl dika anāhughi mb͕e ọ bula: ya mere anēsi n'aru-ya wetara ndi aru-ha nādighi ike ichafọ ma-ọbu ákwà apron, ọria-ha we la n'aru-ha, ajọ mọ nile aputa kwa.
Explore ỌLU NDI-OZI 19:11-12
3
ỌLU NDI-OZI 19:15
Ajọ mọ ahu we za, si ha, Jisus ka m'matara, ama-kwa-ram Pọl; ma ùnu onwe-unu bu ole ndi?
Explore ỌLU NDI-OZI 19:15
Home
Bible
Plans
Videos