1
NDI KỌLỌSI 4:6
Bible Nso
Ka okwu-unu di n'amara mb͕e nile, ihe eji nnú me ka ọ di utọ, ka unu we mata otú unu nāghaghi iza madu nile ọ bula.
Compare
Explore NDI KỌLỌSI 4:6
2
NDI KỌLỌSI 4:2
Nānọgidesinu ike n'ekpere-unu, nāmu-kwa-nu anya nime ya n'ikele-ekele
Explore NDI KỌLỌSI 4:2
3
NDI KỌLỌSI 4:5
Nējegharinu n'amam-ihe n'ebe ndi nọ n'èzí nọ, nāzuchapuru onwe-unu oge a nile.
Explore NDI KỌLỌSI 4:5
Home
Bible
Plans
Videos