1
DEUTERONOMI 26:19
Bible Nso
na Ọ gēme kwa gi ka i kachasia mba nile O meworo elu, ibu otuto, ibu kwa aha, ibu kwa ihe mara nma; ka i we buru-kwa-ra Jehova, bú Chineke-gi, ndi nsọ, dika O kwuworo.
Compare
Explore DEUTERONOMI 26:19
2
DEUTERONOMI 26:18
Jehova emewo kwa ka i si ta na i gāburu Ya ndi nke aka Ya, dika Ọ gwaworo gi okwu, na i gēdebe kwa ihe nile O nyere n'iwu
Explore DEUTERONOMI 26:18
Home
Bible
Plans
Videos