1
ỌPUPU 23:25-26
Bible Nso
Ma unu gēfè Jehova, bú Chineke-unu, Ọ gāgọzi kwa nri-gi na miri-gi; M'gēwe-zuga kwa ọria n'etiti gi. Ọ gaghi-adi nwayi nēmebi ime ma-ọbu nwayi-àgà n'ala-gi: M'gēmezu ọnu-ọgugu ubọchi-gi.
Compare
Explore ỌPUPU 23:25-26
2
ỌPUPU 23:20
Le, Mu onwem nēziga mọ-ozi n'iru gi, idebe gi n'uzọ, na ime ka i bata n'ebe ahu M'doziworo.
Explore ỌPUPU 23:20
3
ỌPUPU 23:22
N'ihi na, ma ọ buru na i ge nti n'olu-ya n'ezie, we me ihe nile nke M'nēkwu, M'gābu-kwa-ra ndi-iro-gi onye-iro, kpab͕u kwa ndi nākpab͕u gi.
Explore ỌPUPU 23:22
4
ỌPUPU 23:2-3
Esola ọtutu madu n'azu ba n'ihe ọjọ di iche iche: ab͕a-kwa-la àmà bayere ise-okwu ka i we wezuga onwe-gi iso ọtutu madu n'azu iwezuga ikpé: asọpuru-kwa-la onye nēnweghi ike n'ise-okwu-ya.
Explore ỌPUPU 23:2-3
5
ỌPUPU 23:1
Gi eburula akukọ efu: esola onye nēmebi iwu tiye aka-gi ibu onye-àmà nke ihe-ike.
Explore ỌPUPU 23:1
Home
Bible
Plans
Videos