1
JOB 14:7
Bible Nso
N'ihi na olile-anya diri osisi na ọ gēpute ọzọ, ma eb͕utue ya, Na ome-ya agaghi-akwusi kwa.
Compare
Explore JOB 14:7
2
JOB 14:5
Ebe ihe akara àkà ka ubọchi-ya nile bu, ọnu-ọgugu nke ọnwa-ya nile di n'aka-Gi, I mewo ókè-ya, ọ gaghi-agabiga kwa ya
Explore JOB 14:5
Home
Bible
Plans
Videos